Arochukwu Anthem

 


Onye Ukwu biri na Udo..
Onye Nta biri na Udo..
Umu Aro Okeigbo biri na Udo..
Anyi biri na Udo..
Udo, Udo, Udo, Udo, Udo, Udo..
Anyi biri na Udo

Eze Aro anyi Ekele
President Anyi Ekele
Umu Aro Okeigbo anyi Ekele
E nyi Chi wa Na Udo
Udo, Udo, Udo, Udo, Udo, Udo..
Anyi biri Na Udo..

Onye Ukwu jideofor
Onye Nta jideofor
Umu Aro Okeigbo jideofor
Ihe ji mara anyi..
Udo, Udo, Udo, Udo, Udo, Udo..
Anyi biri na Udo...

Arooo...! Okeigbo
Arooo...! Okeigbo
Arooo...! Okeigbo
Arooo...! Umuchukwu...

1 Comments

Add your comments here

Post a Comment

Add your comments here

Previous Post Next Post